Ndị Ikpe 1:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Nwoke ahụ wee gosi ha ụzọ e si abanye n’obodo ahụ, ha wee jiri mma agha gbuo ndị bi n’obodo ahụ. Ma ha hapụrụ nwoke ahụ na ezinụlọ ya niile.+
25 Nwoke ahụ wee gosi ha ụzọ e si abanye n’obodo ahụ, ha wee jiri mma agha gbuo ndị bi n’obodo ahụ. Ma ha hapụrụ nwoke ahụ na ezinụlọ ya niile.+