-
Ndị Ikpe 1:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 Ebo Manase ewegharaghị Bet-shian na ime obodo ndị dị ya nso,* nakwa Teanak+ na ime obodo ndị dị ya nso. Ha achụpụghịkwa ndị bi na Dọọ na ime obodo ndị dị ya nso, ndị bi n’Ibliam na ime obodo ndị dị ya nso, nakwa ndị bi na Megido na ime obodo ndị dị ya nso.+ Ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.
-