Ndị Ikpe 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ndị Izrel sikwuru ike, ha manyere ndị Kenan ka ha rụwara ha ọrụ,+ ma ha achụpụchaghị ha.+