Ndị Ikpe 1:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ebo Zebulọn achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl.+ Ha na ndị Kenan wee bikọta. Ha manyekwara ndị Kenan ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+
30 Ebo Zebulọn achụpụghị ndị bi na Kitrọn na ndị bi na Nehalọl.+ Ha na ndị Kenan wee bikọta. Ha manyekwara ndị Kenan ka ha na-arụrụ ha ọrụ.+