Ndị Ikpe 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ebe ọ bụla ha gara, Jehova* na-emegide ha, na-eme ka ọdachi dakwasị ha,+ otú Jehova kwuru nakwa otú Jehova ṅụụrụ ha n’iyi.+ Ha wee na-atagbu onwe ha n’ahụhụ.+
15 Ebe ọ bụla ha gara, Jehova* na-emegide ha, na-eme ka ọdachi dakwasị ha,+ otú Jehova kwuru nakwa otú Jehova ṅụụrụ ha n’iyi.+ Ha wee na-atagbu onwe ha n’ahụhụ.+