Ndị Ikpe 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-ebidokwa kpawa àgwà ọjọọ karịa ndị nna nna ha, na-efe chi dị iche iche ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na isi ike ha.
19 Ma mgbe onyeikpe ahụ nwụrụ, ha na-ebidokwa kpawa àgwà ọjọọ karịa ndị nna nna ha, na-efe chi dị iche iche ma na-akpọrọ ha isiala.+ Ha akwụsịghị omume ha na isi ike ha.