Ndị Ikpe 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee kwe ka Eglọn eze Moab+ ka Izrel ike maka na ha mere ihe dị njọ n’anya Jehova.
12 Ndị Izrel malitekwara ime ihe dị njọ n’anya Jehova.+ Jehova wee kwe ka Eglọn eze Moab+ ka Izrel ike maka na ha mere ihe dị njọ n’anya Jehova.