Ndị Ikpe 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma mgbe o rutechara n’ebe e nwere arụsị ndị a pịrị apị* na Gilgal,+ ọ laghachiri gwa eze, sị: “Eze, e nwere ihe m chọrọ ịgwa gị onye ọzọ na-ekwesịghị ịnụ.” Eze wee sị: “Pụọnụ!”* Ndị niile na-ejere ya ozi wee hapụ ya pụọ. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:19 Ụlọ Nche,3/15/2004, p. 303/15/1997, p. 30
19 Ma mgbe o rutechara n’ebe e nwere arụsị ndị a pịrị apị* na Gilgal,+ ọ laghachiri gwa eze, sị: “Eze, e nwere ihe m chọrọ ịgwa gị onye ọzọ na-ekwesịghị ịnụ.” Eze wee sị: “Pụọnụ!”* Ndị niile na-ejere ya ozi wee hapụ ya pụọ.