Ndị Ikpe 3:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe o rutere, ọ fụrụ opi+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ndị Izrel wee soro ya si n’obodo ahụ bụ́ ugwu ugwu gbadaa, ya abụrụ onyeisi ha.
27 Mgbe o rutere, ọ fụrụ opi+ n’ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu.+ Ndị Izrel wee soro ya si n’obodo ahụ bụ́ ugwu ugwu gbadaa, ya abụrụ onyeisi ha.