Ndị Ikpe 3:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 N’oge ahụ, ha gburu ihe dị ka puku ndị Moab iri (10,000).+ Ha niile bụ ndị dike gbasiri ike. E nweghị otu n’ime ha gbapụrụnụ.+
29 N’oge ahụ, ha gburu ihe dị ka puku ndị Moab iri (10,000).+ Ha niile bụ ndị dike gbasiri ike. E nweghị otu n’ime ha gbapụrụnụ.+