Ndị Ikpe 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị Izrel besaara Jehova ákwá+ n’ihi na Jebin* nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu (900) ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha.*+ O chikwara ndị Izrel ọnụ n’ala+ ruo afọ iri abụọ. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2017, p. 29
3 Ndị Izrel besaara Jehova ákwá+ n’ihi na Jebin* nwere narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu (900) ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha.*+ O chikwara ndị Izrel ọnụ n’ala+ ruo afọ iri abụọ.