Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:6 Ụlọ Nche,11/15/2003, p. 28-29
6 O ziri ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam. Ọ sịrị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyebeghị gị iwu? ‘Gawa, kpọrọ puku ụmụ nwoke iri (10,000) bụ́ ndị Naftalaị na Zebulọn gaa n’Ugwu Tebọ.