13 Ozugbo ahụ, Sisera kpọkọtara ndị na-agba ụgbọ ịnyịnya agha ya, ha ejiri ụgbọ ịnyịnya agha ya niile zukọta, ya bụ, narị ụgbọ ịnyịnya agha itoolu (900) ndị a rụnyere ogologo mma n’ụkwụ ha, ha na ndị agha ya niile, ka ha wee si Haroshet gawa n’iyi Kaịshọn.+