-
Ndị Ikpe 4:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Debora wee sị Berak: “Bilie, n’ihi na ọ bụ taa ka Jehova ga-enyefe Sisera n’aka gị. Ọ̀ bụ na Jehova ebutereghị gị ụzọ?” Berak wee si n’Ugwu Tebọ gbadaa, ya na puku ụmụ nwoke iri (10,000) ndị so ya.
-