Ndị Ikpe 4:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova wee tinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara.+ O jikwa mma agha Berak bibie ha. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya ya wụtuo, jiri ụkwụ gbawa ọsọ. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:15 Ụlọ Nche,8/1/2015, p. 1412/15/1998, p. 11-125/1/1990, p. 17
15 Jehova wee tinye Sisera na ụgbọ ịnyịnya agha ya niile na ndị agha ya niile n’ọgba aghara.+ O jikwa mma agha Berak bibie ha. N’ikpeazụ, Sisera si n’ụgbọ ịnyịnya ya wụtuo, jiri ụkwụ gbawa ọsọ.