Ndị Ikpe 4:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Berak chụụrụ ndị ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ahụ ruo Haroshet.* E wee jiri mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. E nweghị otu onye fọrọ n’ime ha.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:16 Ụlọ Nche,8/1/2015, p. 14
16 Berak chụụrụ ndị ahụ na-agba ụgbọ ịnyịnya agha na ndị agha ahụ ruo Haroshet.* E wee jiri mma agha gbuo ndị agha Sisera niile. E nweghị otu onye fọrọ n’ime ha.+