Ndị Ikpe 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ma Sisera ji ụkwụ gbaga n’ụlọikwuu Jeel+ nwunye Hiba+ onye Kenaịt, n’ihi na Jebin+ eze Hezọ na ezinụlọ Hiba onye Kenaịt dị n’udo. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:17 Ụlọ Nche,8/1/2015, p. 14
17 Ma Sisera ji ụkwụ gbaga n’ụlọikwuu Jeel+ nwunye Hiba+ onye Kenaịt, n’ihi na Jebin+ eze Hezọ na ezinụlọ Hiba onye Kenaịt dị n’udo.