-
Ndị Ikpe 4:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 Berak chụụrụ Sisera bịa n’ebe ahụ. Jeel wee pụta ka o zute ya. Ọ sịrị ya: “Bịa, m ga-egosi gị nwoke ị na-achọ.” O wee soro ya banye ma hụ na Sisera anwụọla n’ebe o dina, mkpọ́ ahụ ka dịkwa n’akụkụ ntị ya.
-