-
Ndị Ikpe 5:27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
27 N’agbata ụkwụ ya abụọ ka ọ dara. O ruru ala ma tọgbọrọ.
N’agbata ụkwụ ya abụọ ka ọ dara, daruo ala.
Ọ bụ n’ebe ahụ ọ dara ka ọ tọgbọ nwụọ.
-