Ndị Ikpe 5:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Otu nwaanyị si na windo lepụ anya. Nne Sisera si na mpio ụlọ na-elepụ anya, sị,‘Gịnị mere ụgbọ ịnyịnya agha ya ji na-egbu oge ịlọta? Gịnị mere na anụbeghị m ụda ụkwụ ịnyịnya na-adọkpụ ụgbọ agha ya?’+
28 Otu nwaanyị si na windo lepụ anya. Nne Sisera si na mpio ụlọ na-elepụ anya, sị,‘Gịnị mere ụgbọ ịnyịnya agha ya ji na-egbu oge ịlọta? Gịnị mere na anụbeghị m ụda ụkwụ ịnyịnya na-adọkpụ ụgbọ agha ya?’+