Ndị Ikpe 5:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 5:31 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 18
31 Jehova, ka e si otú a laa ndị iro gị niile n’iyi,+Ma ka ndị hụrụ gị n’anya dị ka anyanwụ nke na-achasi ike.” Ala ahụ wee zuru ike* ruo afọ iri anọ.+