Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụrụ na ndị Izrel aghaa mkpụrụ, ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-abịa lụso ha agha.
3 Ọ bụrụ na ndị Izrel aghaa mkpụrụ, ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-abịa lụso ha agha.