Ndị Ikpe 6:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova zigaara ndị Izrel otu onye amụma. Onye amụma ahụ gwara ha, sị: “Ihe a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘M kpọpụtara unu n’Ijipt, si otú ahụ kpọpụta unu n’ala unu nọ na-agba ohu.+
8 Jehova zigaara ndị Izrel otu onye amụma. Onye amụma ahụ gwara ha, sị: “Ihe a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru, ‘M kpọpụtara unu n’Ijipt, si otú ahụ kpọpụta unu n’ala unu nọ na-agba ohu.+