Ndị Ikpe 6:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Mgbe ndị obodo ya biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na a kwatuola ebe ịchụàjà Bel, gbutuo ogwe osisi arụsị* dị n’akụkụ ya, chụọkwa oké ehi nke abụọ n’àjà n’ebe ịchụàjà a rụrụ.
28 Mgbe ndị obodo ya biliri n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na a kwatuola ebe ịchụàjà Bel, gbutuo ogwe osisi arụsị* dị n’akụkụ ya, chụọkwa oké ehi nke abụọ n’àjà n’ebe ịchụàjà a rụrụ.