-
Ndị Ikpe 6:29Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ha jụrụ ibe ha, sị: “Ònye mere ihe a?” Mgbe ha chọpụtara onye mere ya, ha sịrị: “Ọ bụ Gidiọn nwa Joash mere ihe a.”