Ndị Ikpe 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova wee sị Gidiọn: “M ga-eji narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ kwọọrọ mmiri ṅụọ zọpụta unu. M ga-enyefekwa ndị Midian n’aka gị.+ Ma, ka ndị ọzọ niile laa.”
7 Jehova wee sị Gidiọn: “M ga-eji narị ụmụ nwoke atọ (300) ahụ kwọọrọ mmiri ṅụọ zọpụta unu. M ga-enyefekwa ndị Midian n’aka gị.+ Ma, ka ndị ọzọ niile laa.”