-
Ndị Ikpe 7:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Gidiọn wee bịarute. E nwere otu nwoke nọ na-akọrọ onye ya na ya nọ nrọ ọ rọrọ, sị: “Ihe a bụ nrọ m rọrọ. E nwere ógbè achịcha ọka bali dị okirikiri nke kpọreere banye n’ebe ndị Midian mara ụlọikwuu. O rutere n’otu ụlọikwuu kụsie ụlọikwuu ahụ ike, ya adaa.+ O mere ka ụlọikwuu ahụ kpuo ihu n’ala ma daruo ala.”
-