-
Ndị Ikpe 7:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Ìgwè atọ ahụ wee fụọ opi ha ma kụrie nnukwu ite ha. Ha jidere ọwa ọkụ n’aka ekpe ha ma fụọ opi ha ji n’aka nri ha. Ha tiziri mkpu, sị: “Mma agha Jehova na nke Gidiọn!”
-