Ndị Ikpe 7:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Mgbe ihe a na-eme, onye nke ọ bụla kwụ n’ebe ọ kwụ gburugburu ebe ndị agha ahụ mara ụlọikwuu. Ndị agha ahụ niile wee gbawa ọsọ, na-eti mkpu ka ha na-agba ọsọ.+ Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:21 Ụlọ Nche,10/1/1997, p. 31
21 Mgbe ihe a na-eme, onye nke ọ bụla kwụ n’ebe ọ kwụ gburugburu ebe ndị agha ahụ mara ụlọikwuu. Ndị agha ahụ niile wee gbawa ọsọ, na-eti mkpu ka ha na-agba ọsọ.+