-
Ndị Ikpe 7:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Gidiọn dunyere ndị ozi ka ha gaa n’ala Ifrem niile bụ́ ugwu ugwu zie ha, sị: “Gbadaanụ lụso ndị Midian agha, nọchiekwanụ mmiri ndị dị n’ebe ahụ ruo Bet-bara nakwa Osimiri Jọdan tupu ha erute.” E wee kpọkọta ndị Ifrem niile, ha anọchie mmiri ndị ahụ ruo Bet-bara nakwa Osimiri Jọdan.
-