-
Ndị Ikpe 7:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ha jidekwara mmadụ abụọ bụ́ ndị isi ndị Midian, ya bụ, Oreb na Zieb. Ha gburu Oreb n’elu oké nkume e mechara kpọwa oké nkume Oreb,+ gbuokwa Zieb n’ebe a na-azọchapụta mmanya e mechara kpọwa ebe a na-azọchapụta mmanya Zieb. Ha chụụrụ ndị Midian na-aga.+ Ha butekwaara Gidiọn isi Oreb na isi Zieb ná mpaghara Osimiri Jọdan.
-