Ndị Ikpe 8:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb.+ Ihe m mere ò ruru ka ihe unu mere?” Mgbe o kwuru ihe a, obi jụụrụ ha. Ndị Ikpe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:3 Ụlọ Nche,8/15/2000, p. 25
3 Ọ bụ n’aka unu ka Chineke nyefere ndị isi Midian bụ́ Oreb na Zieb.+ Ihe m mere ò ruru ka ihe unu mere?” Mgbe o kwuru ihe a, obi jụụrụ ha.