-
Ndị Ikpe 8:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 O wee sị ụmụ nwoke ndị Sọkọt: “Biko, nyenụ ndị so m achịcha n’ihi na ike gwụrụ ha. M na-achụ Ziba na Zalmọna, bụ́ ndị eze Midian.”
-