-
Ndị Ikpe 8:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 O wee gwa Jita ọkpara ya, sị: “Bilie, gbuo ha.” Ma nwa okorobịa a amịpụtaghị mma agha ya. Egwu na-atụ ya maka na ọ ka bụ nwata.
-