Ndị Ikpe 8:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe e mechara, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị, gị na nwa gị na nwa nwa gị n’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị Midian.”+
22 Mgbe e mechara, ndị Izrel sịrị Gidiọn: “Chịwa anyị, gị na nwa gị na nwa nwa gị n’ihi na ị zọpụtara anyị n’aka ndị Midian.”+