Ndị Ikpe 8:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ma Gidiọn sịrị ha: “Agaghị m achị unu, nwa m agaghịkwa achị unu. Ọ bụ Jehova ga-achị unu.”+