Ndị Ikpe 8:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọla imi ọlaedo ọ natara ha dị otu puku shekel* ọlaedo na narị asaa (1,700) n’arọ, ma e wepụ ihe e ji achọ mma ndị yiri ọnwa na-apụta ọhụrụ, ihe olu, ákwà ajị anụ na-acha pọpụl nke ndị eze Midian yi, na ihe olu ndị a nyapụtara n’olu kamel ha.+
26 Ọla imi ọlaedo ọ natara ha dị otu puku shekel* ọlaedo na narị asaa (1,700) n’arọ, ma e wepụ ihe e ji achọ mma ndị yiri ọnwa na-apụta ọhụrụ, ihe olu, ákwà ajị anụ na-acha pọpụl nke ndị eze Midian yi, na ihe olu ndị a nyapụtara n’olu kamel ha.+