Ndị Ikpe 9:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Biko, jụọnụ ndị niile bụ́ ndị isi* Shikem, sị, ‘Olee nke kaara unu mma? Ọ̀ bụ ka ụmụ nwoke iri asaa niile Jerubel+ mụrụ chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọbara.’”*
2 “Biko, jụọnụ ndị niile bụ́ ndị isi* Shikem, sị, ‘Olee nke kaara unu mma? Ọ̀ bụ ka ụmụ nwoke iri asaa niile Jerubel+ mụrụ chịwa unu, ka ọ̀ bụ ka otu onye chịwa unu? Chetakwanụ na mụ na unu bụ otu ọbara.’”*