Ndị Ikpe 9:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Osisi vaịn zara ha, sị, ‘M̀ ga-ahapụ mmanya ọhụrụ m, nke na-eme ka Chineke na mmadụ na-aṅụrị ọṅụ, gaa chịwa* osisi ndị ọzọ?’
13 Osisi vaịn zara ha, sị, ‘M̀ ga-ahapụ mmanya ọhụrụ m, nke na-eme ka Chineke na mmadụ na-aṅụrị ọṅụ, gaa chịwa* osisi ndị ọzọ?’