Ndị Ikpe 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 “Ọ̀ dị mma na unu chiri Abimelek eze?+ Ọ̀ bụ ùgwù ka unu kwanyeere Jerubel? Ọ̀ bụ ihe ọma ka unu meere Jerubel na ezinụlọ ya? Ọ̀ bụ otú a ka unu kwesịrị isi mesoo ya?
16 “Ọ̀ dị mma na unu chiri Abimelek eze?+ Ọ̀ bụ ùgwù ka unu kwanyeere Jerubel? Ọ̀ bụ ihe ọma ka unu meere Jerubel na ezinụlọ ya? Ọ̀ bụ otú a ka unu kwesịrị isi mesoo ya?