Ndị Ikpe 9:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma taa, unu agaala lụso ezinụlọ nna m ọgụ ma gbuo ụmụ ya ndị nwoke iri asaa n’elu otu nkume.+ Unu wee chie Abimelek, bụ́ nwa ohu ya nwaanyị,+ eze ka ọ chịwa ndị isi Shikem naanị maka na ọ bụ nwanne unu nwoke.
18 Ma taa, unu agaala lụso ezinụlọ nna m ọgụ ma gbuo ụmụ ya ndị nwoke iri asaa n’elu otu nkume.+ Unu wee chie Abimelek, bụ́ nwa ohu ya nwaanyị,+ eze ka ọ chịwa ndị isi Shikem naanị maka na ọ bụ nwanne unu nwoke.