-
Ndị Ikpe 9:25Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
25 Ndị isi Shikem wee dunye ụmụ nwoke ka ha chechie ya n’elu ugwu. Ha na-anapụ onye ọ bụla na-agafe ha n’ụzọ ihe o ji. Ka oge na-aga, a kọọrọ Abimelek ihe na-emenụ.
-