Ndị Ikpe 9:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị Shikem gara n’ubi ghọọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ubi vaịn ha, zọchaa ha, meekwa ememme. Mgbe ha mechara, ha banyere n’ụlọ chi ha,+ rie oriri, ṅụọ mmanya, bụọkwa Abimelek ọnụ.
27 Ndị Shikem gara n’ubi ghọọ mkpụrụ vaịn ndị dị n’ubi vaịn ha, zọchaa ha, meekwa ememme. Mgbe ha mechara, ha banyere n’ụlọ chi ha,+ rie oriri, ṅụọ mmanya, bụọkwa Abimelek ọnụ.