28 Geel nwa Ibed wee sị: “Ònye bụ Abimelek, ònyekwa bụ Shikem nke mere anyị ga-eji jeere ya ozi? Ọ̀ bụ na ọ bụghị nwa Jerubel,+ ọ̀ bụkwa na ọ bụghị Zibọl ka o mere onyeisi? Jewerenụ ụmụ Hemọ, nna Shikem, ozi. Ma, gịnị mere anyị ga-eji ejere Abimelek ozi?