Ndị Ikpe 9:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 O wee zoro ezoro* zigara Abimelek ndị ozi ka ha zie ya, sị: “Geel nwa Ibed na ụmụnne ya abịala na Shikem. Ha na-emekwa ka ndị obodo a nupụwere gị isi.
31 O wee zoro ezoro* zigara Abimelek ndị ozi ka ha zie ya, sị: “Geel nwa Ibed na ụmụnne ya abịala na Shikem. Ha na-emekwa ka ndị obodo a nupụwere gị isi.