Ndị Ikpe 9:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Zibọl zara ya, sị: “Oleezi ọnụ ahụ i turu, sị, ‘Ònye bụ Abimelek nke mere anyị ga-eji jeere ya ozi?’+ Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị a ka ị kparịrị? Ngwanụ, gaa lụso ha agha.”
38 Zibọl zara ya, sị: “Oleezi ọnụ ahụ i turu, sị, ‘Ònye bụ Abimelek nke mere anyị ga-eji jeere ya ozi?’+ Ọ̀ bụ na ọ bụghị ndị a ka ị kparịrị? Ngwanụ, gaa lụso ha agha.”