-
Ndị Ikpe 9:44Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
44 Abimelek na ndị agha so ya gbaara ọsọ gaa guzoro n’ọnụ ụzọ ámá obodo ahụ. Ma ìgwè abụọ n’ime ndị agha ya lụsoro ndị niile nọ n’ọhịa agha ma gbuo ha.
-