-
Ndị Ikpe 9:48Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
48 Abimelek na ndị niile so ya gbagooro n’Ugwu Zalmọn. Abimelek ji anyụike o ji n’aka gbutuo otu alaka osisi, tụkwasị ya n’ubu ya ma gwa ndị ahụ so ya, sị: “Ihe unu hụrụ m mere, meenụ ya ngwa ngwa.”
-