Ndị Ikpe 9:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Chineke si otú a kwụọ Abimelek ụgwọ ihe ọjọọ o mere nna ya, ya bụ, igbu ụmụnne ya iri asaa.+