Ndị Ikpe 11:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị okenye Gilied wee sị Jefta: “Ọ bụ ya mere anyị ji bịakwute gị ugbu a. Ọ bụrụ na i soro anyị gaa lụso ndị Amọn agha, ị ga-abụ onyeisi ndị niile bi na Gilied.”+
8 Ndị okenye Gilied wee sị Jefta: “Ọ bụ ya mere anyị ji bịakwute gị ugbu a. Ọ bụrụ na i soro anyị gaa lụso ndị Amọn agha, ị ga-abụ onyeisi ndị niile bi na Gilied.”+